Akụkọ Ngalaba ndị uwe ojii ekwuola na e nwere ndị mmadụ atọ a na-enyo na ha bụ ndị na-akpara mmadụ n’ịzọ ohi na steeti Kwara, ma a na-achụ ha ugbu a (Wanted).