Onye nnochite anya US bụ Scott Perry ebula ebubo na ụlọ ọrụ USAID na-eji ego ndị nkwụnye ụtụ isi na-akwado ndị otu na-eyi ọha egwu dịka Boko Haram na ISIS n'amaghị ama. Perry kwuru na ego ruru nde dọla narị isii ($600m) kwa afọ anaghị enwe ezigbo nlekọta, kama ọ na-abanye n'aka ndị rụrụ arụ kama iji ya rụọ ọrụ enyemaka ọha.
Nkwupụta